Chris Ihidero

O sị Wikiquote

Chris Iheidero[dezie]

Chris Ihidero (amụrụ 19 Maachị 1976) bụ onye na-eme ihe nkiri Naijiria. Ọ bụ onye isi ode akwụkwọ/onye nchịkọta akụkọ ihe nkiri TV nke MNet Hush.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ndị mmadụ na-achọ ndị dike mgbe niile ma e wezụga n'ime onwe ha.
  • Ọ bụrụ na m nwere ike ime ihe ọma taa, Onyenwe anyị gosi m otú.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/chris-ihidero/2296/