Chiwetalu Agu

O sị Wikiquote

Chiwetalu Agu

Chiwetalu Agu bụ onye a mụrụ n'afọ 1956. Ọ bụ onye meriri ihe nrite 2012 Nollywood maka 'onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ihe nkiri obodo (a na-abụghị asụsụ bekee)'. Ojiji o ji nkwubi okwu, nkebiokwu ma ọ bụ okwu e ji mara ya n'ọtụtụ ihe nkiri emewo ka ọ bụrụ aha ezinụlọ pụrụ iche na Naijiria na n'etiti ndị na-akwado Nollywood n'ozuzu ya.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Aka ose adighi mma na otele
  • mbgagbu Uwa agbabguo uwa
  • Nkoli akolia n’elu kolia n’ala
  • Oji ofo g’ato n’ije
  • Akpurum ara n’onu chi efo
  • A gwomu aju bunye ike nwanyi
  • Nwanyi ajadu akwaa mu iko

[1]

Ebenside[dezie]