Chioma Okoye

O sị Wikiquote
Chioma Okoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChioma Okoye Dezie
Aha ọmụmụChioma Okoye Dezie
Aha enyereChioma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Julaị 1983 Dezie
Ebe ọmụmụKaduna Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2002 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chioma Okoye bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, odee na onye na-emepụta ihe sitere na Aguleri-Otu na ime obodo Anambra East nke steeti Anambra, Nigeria. Kemgbe mpụta ihe nkiri Nollywood ya na 2002, ọ pụtala na ihe nkiri karịrị 100. Ọ bụ onye isi oche nke Purple Ribbon Entertainment.

Okwu okwuru[dezie]

  • Ọ bụrụ na anyị alaghachighị na mgbọrọgwụ anyị, ụmụ anyị agaghị enwe arịlịka ma ha ga-ata ahụhụ. Ọ dị mkpa ịlaghachi na omenala anyị; anyị kwesịrị ịlaghachi na mgbọrọgwụ anyị.
  • Dịka onye na-eme ihe nkiri, ebe mmalite gị kwesịrị ịbụ ịgwa ụwa gbasara omenala na ọdịnala gị
  • Ọchịchọ gị na-enye gị mkpebi siri ike ịnọgide na-arụsi ọrụ ike ma na-emekwa ka ihe ị na-eme na-atọ ụtọ, ebe ọ bụ ihe na-amasị gị.

Njiko Mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: