Chioma Akpotha

O sị Wikiquote
Jump to navigation Jump to search

Chioma Akpotha (amụrụ n'ọnwa Maachị, 1980) bụ onye n'eme ihe nkiri, onye nduzi ihe nkiri na onye mmepụta. Ọ naara aza Chioma Chukwuka nke gbanwere na 2006 mgbe Franklin Akpotha lụrụ ya.

Kwotu[dezie]

  1. Ndụ adịghị ogologo,kporie ndụ̀ ruo n'isi, site mmalite ruo ọgwụgwụ ya.
  2. Mgbe ị na enwe obi ụtọ, ị na enwe Ihe ịga nke ọma.
  3. Ihe ọbụla ị̀ na eme,gaa njem,hụ̀ta ihe gbasara ụwa, nwetakwa mmụta gbasara ụdị mmadụ dị iche iche na omenala ha.