Jump to content

Chioma Ajunwa

O sị Wikiquote

Chioma Ajunwa nke amakwara dịka Chioma Ajunwa Opara bụ onye Naijiria nke n'agba ọsọ ma n'agbakwa egwu egwuru egwu igba bọlụ nke mba ụwa. Chioma Ajunwa Opara bụ onye mbụ nwetere ola edo na egwuru egwu Olympic n'afọ 1996 na obodo Atlanta.

Ihe okwuru

[dezie]
  • Na ubọchị Friday ọnwa April nke afọ puku abụọ na iri, Ajunwa dere edemede nke O pkọrọ "War against the use of illicit Drugs in Sports*