Chinyere Winifred
Ọdịdị
Chinyere Winifred A mụrụ Chinyere na Machi 23, 1970 na Aguluezechukwu, Anambra State. Ọ lụọla di, mụtakwara ụmụ nwoke atọ. O nwere nwanne ejima a na-akpọ Chinelo Mojekwu.
Okwu ndị okwụrụ
[dezie]- Mgbe m hụrụ ya, ahụrụ m ya n’anya. Achọrọ m ịsonye na ya, mụ wee gwa onwe m otú ahụ. Akụkọ ahụ pụrụ iche na ihe na ọ dị iche na àgwà m, na ihe nkiri ndi mụ na-emebu. Ọ bụ akụkọ mara mma, ọ dịkwa m ụtọ na m bụ so ye na ya.”""
- ""Ọ bụ akụkọ mara mma, ọ dịkwa m ụtọ na m so na ya."""
- [1]
- Achọrọ m ịsonye na ya, gwara m onwe m otú ahụ. Akụkọ ahụ pụrụ iche na ihe na ọdị iche na agwa m n'ihe nkiri na-emebu""
- Obi dị m ụtọ na m sonyere na ihe nkiri nke Diiche, usoro Showmax ọhụrụ""