Gaa na ọdịnaya

Chinyere Kalu

Sitere na Wikiquote

Chinyere Kalu bụ nwanyị mbụ na -anya ụgbọelu na-azụ ahịa na Naịjirịa na nwaanyị mbụ bu ụgbọelu na Naịjirịa.

Okwu onye

[dezie]
  • "Obi dị m ụtọ na anaghị m achụ ezinụlọ m n'àjà maka ọrụ"

Nrụtụaka

[dezie]