Chinua Achebe

O sị Wikiquote
I nwẹrẹ nke di gi nma, m nwere ihe dim nma. Hafu égbé ka ya bèdo, na igret kwa. Onye si ò kwégị, kà ǹkù ya gbajie.

Chinualumogu Achebe (Önwa Iri na Otu 16, 1930) bụ onye ne dé iduuazi, na abụ na onye nsikwụ uwa. Iduuazi ya nke mbu bu Things Fall Apart (1958) nke kariri madu gụrụ na edemede ndi Afrika.

Nke nwere nkwadọ[dezie]

  • Ụwà dị kà mmanwu na-agba nkwa. I na e wuze na otu ebe Í chọri hü ya ofuma.
    • Arrow of God (1988)
  • Onye Afrika nke na ede ihe na asụsụ bekee nwèkwàrà nsogbu. Òtù ȯ hụrụ onwe ya bụ I kọwa ihe ne me na ufodi uwà (na asụsụ bekee), nke à na emeghi na ụwa ndi Bekee. Òtù o shị hụrụ onwe ya mèrè ka ó nwėré ihe abụọ ó nwèríkí mė. O nwèríkí túwáriá ihe ọ chọri kwu kȯ bá nà ásụsụ bekee, ma ó nwèríkí gbása asụsụ bekee ka ȯ bá ihe ȯ chọri kwu ... M sị na ndi si há gi gbàkwụnye asụsụ bekee kọ bá échìchè ndi Afrika, ka há mé ya na íké hé nwèrè nà íshí asụsụ áhụ, kọ bụghi emenjọ.

Things Fall Apart (1958)[dezie]

(Ónúogugu ihü di na parentesis ne kwu ndépụta Fawcett Premier edition nke 1969.)
  • Ánwú gi chá na ndi nwuzóró ọtȯ buru mbu ndi gburu ikpèrè na okpuru hȧ.
    • Íshí 1 (ihü. 11)

Jikọdọ èzí[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Wikipedia
Wikipedia