Chimamanda Ngozi Adichie

O sị Wikiquote

Chimamanda Ngozi Adichie (Chief Odeluwa Abba) (amụrụ n'abalị iri na ise n'ọnwa Septemba afọ 1977) bụ onye Naijiria bụ odee nke akụkọ mkpirisi, na akụkọ ifo. Akọwara ya na ihe mbipụta Times Literary Supplement dịka "onye akacha mara ama" na "òtù ndị a na-ekwu na ha bụ ndị odee ntorọbia si na mba dị iche iche asụsụ bekee bụ isi asụsụ ha, ndị na-akpa ike n'ịdọta ndị ọgbọ ọgụ akwụkwọ ọhụrụ na ihe odide ndị si Afịrịka pụta", nkekanke n'ụlọ ya nke abụọ, mba Amerika.

Ihe Ndi O Kwuru[dezie]

*N'ime Naijiria abụghị m onye ojii ... Anyị anaghị eme ihe ebe onye si na Naijiria. Anyị kewara n'ihi agbụrụ nke ukwuu, mana ọ́bụghị maka ebe onye si. Ndị enyi m ebe a anaghị enweta ya nke ọma. Ụfọdụ ha na-ekwucha ka ndị ọcha si na ndịda n'afọ 1940. Ha na-asị, "kedụ ihe mere ndị ojii ji ekpesa mkpesa maka ebe ha si?" Ịkpa ókè maka ebe onye si adịghị adị. Onwedịghị ka O si soro na ọdịdị ha."

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Chimamanda Ngozi Adichie na Wikikwuotu bekee Chimamanda Ngozi Adichie na Wikipidia Igbo