Chika Unigwe
Jump to navigation
Jump to search
- Chika Nina Unigwe (amuru 12 June 1974) bu onye Naijiria amụrụ igbo odee[1] onye na-ede na bekee na Dutch.
== okwu ndi kwuru==
**Adala mba ma ọ bụrụ na obi gị na isi gị agwa gị na ị bụ eziokwu. Ndị mmadụ nwere ike imechu gị ihu, mana obi gị na isi gị agaghị eme ya. Mee ha ezigbo ndị enyi gị**
**Nne ma ọ bụ nna adịghị arịọ mgbaghara, ọ bụrụgodị na ọ na-akwa ụta maka omume ya. Ọ bụ nwata kwesịrị ịrịọ mgbaghara.**
==Edensisa==