Chika Ike

O sị Wikiquote
Chika Ike (2012)

Chika Ike'' (amụrụ 8 Nọvemba 1985) Chika Ike bụ onye ome ejije na Naijiria, onye agwa igwe onyonyo, onye na-emepụta ihe, nwanyi ahia, onye okacha mara na ome ihe nlere mbu.


Okwu Ndi Okwuru[dezie]

  • "Chineke dị egwu."
  • "A daala m, mejọ , tụkwasị obi, nweekwa ọtụtụ ọnọdụ di ala na nke dị elu. Ma taa, m na-eguzosi ike, sie ike karịa mgbe ọ bụla ma na-ebi ndụ kacha m mma."
  • "Ọ bụ njem nke mmepe onwe onye na ime ihe na-agụsi m agụụ ike."
  • "Ekwela ka onye ọ bụla kụchie ìhè gị. Ọ bụrụ na ọ na-eme ka ọ kpuo ìsì, ha kwesịrị iyi ndo! Na-egbuke egbuke."


Njikọ mpụga[dezie]