Chief Seattle

O sị Wikiquote
Chief Seattle

Chief Seattle (also Sealth, Seathl or See-ahth) (c. 1786 – June 7, 1866) bụ onye ndu nke agbụrụ Suquamish na Duwamish Amerịkà n'ihe bụ steeti nke Washington na US ugbu a.

Okwu ndị o kwụrụ[dezie]

Nkwupụta maka inyefe ala agbụrụ n'aka Isaac Stevens, gọvanọ nke mpaghara Washington (1855)[dezie]

(NB: see http://en.wikipedia.org/wiki/Chief_Seattle maka nkọwa akụkọ ihe mere eme nke nkwupụta a, nke na-ekwu "Chief Seattle kwuru okwu na Jenụwarị 1854 nke Dr. Henry A. Smith kọrọ na Seattle Sunday Star na 1887. A na-akpọkarị 'Seattle's Reply' ebe ọ bụ nzaghachi nye okwu nke Gọvanọ nke mpaghara ahu Isaac I. Stevens. Ọ bụ ezie na ọ dịghị ajụjụ na Chief Seattle nyere okwu n'oge a, izi ezi nke akaụntụ Smith bụ nke na-eme obi abụọ.").

  • Ndị m dị ole na ole. Ha yiri osisi ndị a na-achụsasị nke ala dị larịị nke oké ifufe na-efesa...Onwekwara oge ndị obodo anyị jubigara ala a ka ebili mmiri nke oke osimiri nke ifufe na-efegharị na-ejubiga ala a, ma oge ahụ agafewo kamgbe, ebo nile nke a bụzi ihe-ncheta a nēruru újú.
  • N'abalị mgbe okporo ámá nke obodo gị na obodo nta gị gbachiri nkịtị ma chee na ha gbahapụrụ, ha ga-ejupụta na ndị agha na-alọta bụ ndị jupụtara na ha ma hụkwa ala a mara mma n'anya. Onye ọcha agaghị anọ naanị ya.

Njikọ Mpuga[dezie]