Chidi Mokeme

O sị Wikiquote

Chidi Mokeme[dezie]

Chidi Mokeme (amuru 17 Maachị 1972) bu onye omere na ihe nleba anya n'eziokwu na Naijiria. Ọ si Oba na idemili south LGA nke Anambra steeti, south east Nigeria. Ọ bụ onye ọbịa nke Gulder Ultimate Search Reality-show.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Chineke anaghị enye anyị ihe niile anyị chọrọ, ma ọ na-emezu nkwa ya
  • Ọ nweghị ihe a na-apụghị ịhụ site na-achọ, ọ bụrụhaala na ị na-achọ nke ọma.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/chidi-mokeme/1841/