Cheng Li-chun

O sị Wikiquote
Cheng Li-chun

Cheng Li-chun (鄭麗君; Zhèng Lìjūn; amuru 19 Juun 1969) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Taiwan ( Republik nke China). Ọ bụ Mịnịsta Omenala kemgbe 20 Mee 2016.

Okwu okwụrụ[dezie]

  • Asụsụ dị iche iche nke agbakwunyere na obodo Taiwan bụ ihe bara uru anyị nwere. Anyị ekwesịghị itinye asụsụ ndị ahụ n'ihe ize ndụ ma ọ bụ kpochapụ ya.
  • Anyị nwere olile anya na ndị mmadụ nwere ike wepụrụ egwu ha na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma kwụsị iche na ịmụta ihe site na mmejọ nke oge gara aga pụtara ịkpata ibu iro.

Njikọ mpụga[dezie]

Cheng Li-chun na Wikipedia Bekee