Charlotte Dipanda

O sị Wikiquote

Charlotte Dipanda[dezie]

Charlotte Dipanda (amụrụ na 1985, Yaoundé, Cameroon) bụ onye ọbụ abụ Cameroon, onye na-egwukarị egwu egwu. Egwu ya dị na French, asụsụ obodo ya Bakaka, na na Douala.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Echere m na ọ bụ oge a na-enye anyị ihe ọzọ, oge eruola ka Cameroon na-etolite ... Onye ndu ugbu a abịawo na njedebe nke ihe ọ nwere ike inye ma ejiri m obi umeala chere na o kwesịrị inye ohere maka ọchịchị ọhụrụ n'enweghị iwe.

Ebenside[dezie]

https://twitter.com/beta_tinz/status/1265247556264759296