Jump to content

Charles Uwagbai

O sị Wikiquote

Charles Uwagbai bụ onye Naịjiria na-eme ihe nkiri. O si Edo steeti na mpaghara ndịda Naịjirịa. Charles Uwagbai bụ onye na-emepụta mgbasa ozi na onye nduzi. O nwere ahụmahụ na mmepụta mgbasa ozi, ndezi, nduzi, na animation. Ọrụ ya gụnyere mgbasa ozi TV/Redio, akwụkwọ akụkọ, ihe ngosi eziokwu na ihe nkiri, n'etiti ndị ọzọ.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Akụkọ ọma na-eme ka ihe nkiri dị mma n'ihi na ọ bụ ihe jikọrọ ndị na-ege ntị.
  • Ime ihe nkiri na-abụkarị akụkọ; naanị ị ga-eji ihe i nwere kọọ akụkọ. Ọ bụrụ na ịnweghị ike iji ekwentị gị kọọ akụkọ, ana m eche ihe ị ga-eme mgbe enyere gị nnukwu igwefoto.

mpụga njikọ[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: