Jump to content

Charles Mudede

O sị Wikiquote

Àtụ:Data box

Charles Mudede amuru (February 8, 1969) bu onye odee Zimbabwe,onye na-eme ihe nkiri,na onye nkatọ omenala nku ekpe.

Okwu Okwuru[dezie]

 °Anụmanụ dị n'ime gị" (2006)°
  • Iwu ụfọdụ si n'aka Chineke kpọmkwem. E nwere égbè eluigwe,anwụrụ ọkụ na-egbukwa, ha nọ n’ebe ahụ, e nwere iwu ndị dị n’elu mbadamba nkume. Otú ọ dị, ọtụtụ iwu esiteghị na Chineke kama ọ bụ n'aka mmadụ, nke bụ iwu nke ga-amachibido anụ ọhịa n'oge na-adịghị anya na steeti Washington.
  • Obodo chọrọ ịta nwoke a ahụhụ maka ịkwa ịnyịnya iko mana n'ihi na ọ nweghị iwu megidere ya n'oge ịkwa ịnyịnya iko mere, obodo ahụ nwere ike na-ebo ya ebubo mpụ na-agwụ ike dị ka ịnya ụgbọ ala mgbe mmanya na-egbu ya,inye ndị na-eto eto mmanya, mbọ dara ada ị tugharị aghụghọ.
  • Enwere ihe abụọ nwere ike ime maka mwepu a na-eju anya site na koodu iwu Washington Steeti: o nwere ike ịbụ na steeti Washington leghaara ịkwa anụ ọhịa iko anya (nke na-abụghị ihe ọjọọ a ga-eleghara anya, n'ịtụle na enwere nsogbu ka ukwuu ị ga-echegbu onwe ya-agha, ịda ogbenye, ala ọma jijiji, nlekọta ahụ ike… Okwu ndị a na-akpa ike; Ịkwa ịnyịnya iko abụghị), ma ọ bụ, ihe kpatara enweghị iwu ahụ—nke m kwenyere na o yikarịrị ka ọ eleghị anya-bụ na ọ dịghị onye chọrọ ịtugharị uche banyere ịkwa iko ịnyịnya, ma ọ dịka rịa ala ịkwu banyere ya. N hazi nke iwu ọ bụla chọrọ ọtụtụ echiche na ọbụna ọtụtụ okwu. Iji nweta ihe ọ̀tụ̀tụ̀ megide ịkwa iko anụ ọhịa, putara na ị gha ghi iji anya nke uche hụ ya, dee banyere ya, ma kọwaa ya nke ọma.
  • Ịgụ iwu nke Senator Roach depụtara dị ka ịgụ ihe gba ọtọ siri ike. Nke a bụ paragraf ikpeazụ nke ụgwọ ahụ: "'Mmetụta mmekọahụ' pụtara kọntaktị ọ bụla, n'agbanyeghị obere, n'etiti akụkụ mmekọahụ ma ọ bụ ike nke mmadụ na akụkụ mmekọahụ, ọnụ, ma ọ bụ ike nke anụmanụ ọ bụla, ma ọ bụ ntinye ọ bụla, n'agbanyeghị obere,nke akụkụ ọ bụla nke ahụ onye ahụ n'ime akụkụ mmekọahụ ma ọ bụ ike nke anụmanụ, maka nzube nke agụụ mmekọahụ ma ọ bụ mkpali nke onye ahụ. A cho ghi ihe akaebe nke mpụta nke semen iji gosi mmekọahụ.
  °Akụkọ dị ịtụnanya, dị mwute nke nwoke ahụ aha ya bụ Mr. Hands nwụrụ site na ya ịnyịnya inwe mmekọahụ(2015)°
  • Ozugbo iwu gba nwere, ma mee ka mmekọahụ mmadu na anụ ọhịa bụrụ iwu a na-akwadoghị na Washington, onye ọ bụla a na-ekwu,"Ọ gwụ la, ọ gaghị eme ọzọ.Ma ọ bụrụ na ọ mee ọzọ, anyị ga-ama ihe anyị ga eme." Ọnweghị onye ejidere maka mmekọahụ anụ ọhịa na Washington ke mgbe, n'ihe m maara.
  • Onye ọ bụla nọ na Enumclaw dị ịnyịnya nso. Ọ bụ ime obodo dị jụụ, nke nwere echiche ugwu.Onye ọ bụla bụ onye na-agba ịnyịnya, ma dị ka ị maara, obodo ahụ gụnyere ụdị ofufe ịnyịnya niile.Ọ bụ ebe ị nwere ike soro ịnyịnya nwe mmekọahụ ma ọ dịghị onye ga ekwu.
  • Ọ bụrụ na [Kenneth] Pinyan anwụghi,ụmụ okorobịa ahụ ya na ya kpakọrịtara ka ga na-akwa ịnyịnya iko taa,na ọ nweghị onye ga-enyo ihe ọ bụla. Ọ bụ paradaịs nye onye na-akwa ịnyịnya iko. Eji m n’aka na iwe were ha nke ukwuu n’ihi na ọ ga-abụrịrị na ha chere, si, Anyị nwere ya nke ọma!
  • Ọ kpaghaara ha—[ndị enyi Kenneth Pinyan na-akwa anụmanụ iko] tụfuru ọtụtụ ihe n'ihi ọnwụ ya. Ọ bụrụ na ị nwere nsogbu omume na ịkwa ịnyịnya iko, ị nwere ike ị gaghị achọpụta na nke a bụ ụzọ dị mma isi lee ihe anya, ma echere m na eziokwu bụ na ha tụfuru ọtụtụ: nkwụsi ike, ebe ezumike izu ụka, ihe a na-atụ anya ya.Ha tufuru obodo.
  • [Kenneth Pinyan na ndị enyi ya na-akwa anụmanụ iko] nwere mmasị! Ha ga-achọpụta ịnyịnya nke dị oke ike,nke nwere nnukwu amụ, nke bụ mmekọahụ kacha ngwa ngwa.Ọ dị ka ịga n'ahịa ịnyịnya.
  • Dan Savage na m na-ekwu ma ọ bụ mmasị maka ụmụ anụmanụ, ma ọ bụ mmasị maka oke amụ. maka m, o doro anya taa na ụmụ okorobịa ndị a nwere ofufe nke oké amụ nke nwere ike ọ nweghị ihe jikọrọ ya na ịnyịnya. Ịnyịnya gburu Mr. Hands ka a na-akpọ "nnukwu amụ," akwa ya? Akpọghị ya "Ịnyịnya ọma," ma ọ bụ "Mma.
  • Enweelarị nsogbu zuru oke gbasara ndị mmadụ na-ekpebi ma anyị ga-aga n'ihu na-eme ule na chimps, mana ikwu maka ma ekwesịrị ịhapụ ha ka ha kwaa ya iko?

Njikọ mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: