Charles Inojie

O sị Wikiquote

Charles Inojie[dezie]

Charles Inojie bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye na-agụ ọchị, onye isi ihe nkiri na onye na-emepụta ihe. A maara ya nke ọma maka ọrụ ọchị ya.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Mgbe ị na-ejide onye ohi, egbula oge na-ebo ya ebubo ka ọ ghara ibu ụzọ bo gị ebubo
  • Pikin nwekwara mmasị n'ihe ndị okenye na-eri, ọ bụghị na ọ ga-egbu nsi.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/charles-inojie/1809/