Charles Fuller
Ọdịdị
Charles Fuller
[dezie]Charles H. Fuller Jr. (amuru Maachị 5, 1939) bu onye odee egwu America
Ihe ndi okwuru
[dezie]- Mmekọrịta na Chineke pụtara agha na ụwa.
- Ịmara Okwu Chineke, ibi ndụ Okwu Chineke, ikwusa okwu, ikuzi okwu, bụ nchikota amamihe niile, obi nke ozi Ndị Kraịst niile.
- Isi isiokwu dị na Baịbụl malite ná mmalite Jenesis ruo ná Mkpughe abụghị onye ọzọ ma e wezụga Jizọs.