Catherine Nyongesa

O sị Wikiquote
Catherine Nyongesa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereCatherine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1970 Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
Ọrụ ọ na-arụphysician, oncologist Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Witwatersrand, University of Nairobi Dezie
Ebe obibiNairobi Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2000 Dezie
Onye òtù nkeFellow of the College of Radiation Oncologists of South Africa‎ Dezie

Catherine Naliaka Nyongesa Watta (née Catherine Naliaka) (A mụrụ na 1970), bụ dibia bekee nke Kenya na radieshon oncologist, onye bụ onye nchoputa, onye nwe na onye isi oche nke Texas Cancer Center, na Nairobi, isi obodo nakwa mpaghara nke kacha ukwuu na obodo ahụ.

Ihe o kwụru[dezie]

  • "Na mbụ esemokwu anyị bụ nke ụwa: ọ nweghị ihe pụrụ iche n'ezie. Ma echere m na omume ọjọọ na-akawanye njọ mgbe ọ bụla a gbaghara ya."
  • "Dị ka dọkịnta, ana m enwe ekele maka erughị eru m, ana m ekpekwa ekpere nke ukwuu. Ihe ụfọdụ karịrị m, ma ọ bụrụ na enweghị m ike ime ihe ọ bụla, anyị na-ekwe ka uche Chineke mee."
    • Dị ka e kwuru n'akụkọ akpọrọ "More Than Pain" nke Elizabeth Mealey dere.

  • "Nwoke ahụ bụ́ onye na-enyocha ego bịara n’ụlọ m rịọ m ka m lụọ ya, ma m jụrụ ajụ n’ezoghị ọnụ n’ihi na amaara m na m bụ onye na-elekọta ọdịnihu m."

Njikọ mpụga[dezie]