Catherine Mahugu

O sị Wikiquote

Catherine Mahugu

Catherine Mahugu Catherine Mahugu bụ onye ọchụnta ego nwetara ihe nrite n'ụwa niile. Ọ bụ onye injinia ngwanrọ site na ọrụ yana onye na-agbanwe site na agụụ. Catherine bụ ọkachamara n'ichepụta ihe gbasara mmadụ, nka enwetara na Mahadum Stanford ma tinye aka na ICT dị iche iche maka ọrụ mmepe.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

"Ọhụụ m bụ ịkwalite echiche ọhụrụ nke na-agbanwe usoro ọha mmadụ, na-enye uru maka onye ọ bụla ma melite ndụ nke nde mmadụ."

[1]

Ebenside[dezie]