Catherine Igathe
Ọdịdị
Catherine Igathe (amụrụ na November 16, 1952) bu onye Kenya onye isi ulo oru | onye isi ahia, onye na-aru oru dika onye isi njikwa na onye isi ọrụ nke AIG Kenya Insurance Company Limited.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- A kpọkwuru nwanyị ahụ ka o duzie.
- Ọchịchị bụ ka anyị si eme ihe.
- Ụmụ nwanyị bụ ndị isi n'akụkụ dị iche iche...ọ bụrụ na e mebiri ụkpụrụ ụlọ ma ọ bụ ọha mmadụ nwanyị ga-echebawanye echiche.
- Ọchịchị abụghị aha, ọchịchị bụ ihe anyị na-eme n'ezie yana otu anyị si eme ka ndị mmadụ nweta ihe.
Njikọ mpụga
[dezie]- Catherine Igathe na Wikipedia
- Catherine Igathe na Wikiquote