Catherine Acholonu

O sị Wikiquote

Catherine Acholonu Catherine Obianuju Acholonu (26 October 1951 – 18 Maachị 2014) bụ onye Naijiria odee, onye nyocha na onye ndọrọndọrọ ọchịchị.

Okwu ndi okwuru[dezie]

"Ee, chi ndị ahụ maara ihe ha na-eme. Ha na-ejikọtakarị ọnụ n'alụmdi na nwunye ndị nwere àgwà na-emegiderịta onwe ha ma si otú ahụ na-emesi ha obi ike"