Caster Semenya
Ọdịdị
Caster Semenya
Caster Semenya amuru 7 Jenuarị 1991) bu onye South Africa gbara oso etiti na onye meriri ihe nrite ọla edo abụọ na asọmpi ụwa atọ na mita 800 nke ụmụ nwanyị. O buru ụzọ nweta ọla edo na asọmpi mba ụwa n'afọ 2009 wee gaa n'ihu na asọmpi Olympic nke 2016 na asọmpi mba ụwa nke 2017, ebe o nwetakwara nrite ọla na 1500 mita.
Okwu okwuru
[dezie]- Achọghị m ihe ndị mmadụ na-ekwu gbasara m. Ọ masịrị m otú m dị, oleekwa onye na-eche ihe ndị ọzọ na-ekwu?
- Chineke mere m otú m dị, ana m anabatakwa onwe m. Abụ m onye m bụ, na m na-anya isi maka onwe m