Carole Karemera

O sị Wikiquote
Carole Karemera
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBelgium, Rwanda Dezie
Aha enyereCarole Dezie
aha ezinụlọ yaKaremera Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1975 Dezie
Ebe ọmụmụBrussels metropolitan area Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, Ọgba egwu, performing artist Dezie
ụdị ọrụ yaperforming arts Dezie
ebe agụmakwụkwọRoyal Conservatory of Brussels Dezie

Carole Umulinga Karemera (amuru ya na 1975), bu onye omere, onye na-agba egwu, onye na-egwu saxophone, na onye ode akwukwo.

Okwu okwuru[dezie]

  • Dị ka onye na-ese ihe, m na-agbalị n'ezie ịghọta ụwa m na-ebi na kwa ụbọchị, hụ otú m nwere ike isi tinye aka na ya. Ọ bụ ihe niile gbasara ịtụgharị uche, ịjụ ajụjụ na otu m ga-esi jiri oge m nọ n'ụwa mee ihe n'ụzọ kacha mma m nwere ike. M na-agbalị ịghọta ụmụ mmadụ na ụdị ụwa anyị ga-ahapụ maka ụmụ anyị. Ekwenyere m na ọ dịghị oge maka onye ọ bụla, nke mere m ji mụta ihe dị ka m nwere ike ma na-ahụ ụbọchị ọ bụla dị ka ụbọchị ọhụrụ.
  • Ndụ dị mkpụmkpụ, jiri ya mee ihe nke ọma. Art dị ogologo ma ọ bụrụ na i jiri ya mee ihe nke ọma ga-enyere gị aka ịlanarị ma ị nwere ike iji ya na-agwa ụwa okwu.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: