Gaa na ọdịnaya

Carol Moseley Braun

Sitere na Wikiquote

Carol Moseley Braun

Braun (1993)

Carol Moseley Braun (amụrụ 16 Ọgọst 1947) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọka iwu America, ma bụrụkwa nwanyị ojii mbụ a họpụtara na Senati United States.

Okwu ndị o kwụrụ

[dezie]
  • Ndị Alakụba taa na-eche ụdị mgba ochie ihu. Nne m nwụrụ anwụ na-ekwu na ọ dịghị mkpa ma ị bịara obodo a na Mayflower ma ọ bụ na ụgbọ mmiri ohu, site na Ellis Island ma ọ bụ Rio Grande. Anyị niile nọ n'otu ụgbọ mmiri ugbu a.

Njikọ Mpuga

[dezie]

Carol Moseley Braun na Wikipedia bekee