Jump to content

Bongiwe Dhlomo-Mautloa

O sị Wikiquote

Àtụ:Data box

Bongiwe Dhlomo-Mautloa(amụrụ 1956) bụ onye Zulu South Africa na-ebi akwụkwọ,onye nchịkwa nka nakwa onye nkwado. A mụrụ ya na Vryheid, KwaZulu-Natal, ma ọ gụ chara akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ St Chad,Ladysmith na ụlọ akwụkwọ seminarị Inanda.

Okwu okwuru[dezie]

  • Ọgba aghara Soweto nke afọ 1976, mgbe m dị afọ iri abụọ, mere m onye nme ghari na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.A kọwawokwa mbipụta m dị ka nke na ele kwa si anya na ndọrọ ndọrọ ọchịchị mgbe niile, na-edekọ ihe omume akụkọ ihe mere eme dị ka ọgba aghara Soweto nke afọ 1976,yana mmemme ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-adịchaghị njọ dị ka ụmụ nwanyị na-arụ ọrụ.

Njikọ mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: