Bolanle Austen-Peters

O sị Wikiquote
Bolanle Austen-Peters

Bolanle Austen-Peters' (a mụrụ Febụwarị 4, 1969) bụ ome ihe nkiri Naijirịa na onye ntụzi ihe nkiri na onye ọka iwu. Ọ bụ onye nchọpụta na onye isi njikwa Terra Kulture, ụlọ ọrụ nka na omenala Naijiria kacha dị na Lagos.


Okwu Ndi Okwuru[dezie]

  • "Ego abụghị njedebe, uru bụ njedebe. Lekwasị anya n'ịgbakwunye uru na ọha mmadụ na ego ga-esochi."


  • "E soro m mmasị obi m."


  • "Ịchọta mmasị m enyerela m aka n'ezie, m na-aga ọrụ n'echeghị na m na-arụ ọrụ."
    • [2]] Site na N'ajụjụ ọnụ (June 30 2019)

Njikọ mpụga[dezie]

Ederede Bolanle Austen-Peters na Wikipedia Bekee.

  • Ederede [[wikiquote: |Bolanle Austen-Peters]] na Wikiquote.