Blick Bassy

O sị Wikiquote


Blick Bassy[dezie]

Blick Bassy bụ onye na-agụ egwú Bassa si Cameroon. Bassy na-ede abụ ya n'asụsụ obodo ya, Bassa.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Otu ụbọchị, ajụrụ m onwe m, sị, 'Gịnị ka m ga-ere n'ụwa a?' Achọpụtara m na ọ bụ naanị ihe m nwere n'akpa m ka m nwere ike ree, ihe m nwere n'akpa bụ ihe m gara aga, nke a bụkwa Cameroon. Nke a bụ akụrụngwa nke ọrụ m.
  • Mmadụ a mụrụ ebe n'ụwa a enweghị ohere dị ka onye ọzọ a mụrụ na Paris, England, ma ọ bụ U.S. Anyị enweghị otu ohere na mmalite.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/country/Cameroonian