Jump to content

Black Sherif

O sị Wikiquote

Black Sherif amụrụ ya na 9 Jenụwarị 2002), onye eji aha egwu | aha ọkanga Black Sherif, mara. Ọ bụ onye Ghana na-abụ abụ na onye na-agụ egwú.

Okwu ndị okwụrụ

[dezie]
  • Anam ahụta onwe m dị ka onye nkwusa/ nkụzi okporo ụzọ.Nke ahụ bụ ebe m si. Ọ bụghị nanị na m na-ekwu banyere ngọngọ, ana m ekwukwa banyere ịma mma ya. Ọ naghị adị njọ mgbe niile.
  • Ihe niile m na-eme, achọrọ m ime ka ọ bụrụ ihe ga-adigide ma tinye ihe mgbu m, ihe niile m. Nke ahụ bụ ihe m kwenyere bụ nka"
  • Ihe ịga nke ọma bụ ezi ihe ma bụrụkwa ịma aka karịa nsọpụrụ, n'ihi na ị chọghị ịga nke ọma ma hapụ mmasị n'ihe mere ka ị nwee ihe ịga nke ọma...Ihe ịga nke ọma a pụtara idobe ya, ma ọ bụ itolite ya. Ezigbo ịma mma adịghị na nsonaazụ ya, ọ bụ ihe ọ bụla nyere aka na ihe ịga nke ọma; ndị nyeere gị aka, ma ọ bụ àgwà ndị mere ka ị nọrọ ebe ahụ. Akwụkwọ ahụ, ego, ha bụ ego, nwoke.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: