Bimbo Oshin

O sị Wikiquote
Bimbo Oshin
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBimbo Oshin Dezie
Aha ọmụmụBimbo Oshin Dezie
Aha enyereAbimbola Dezie
aha ezinụlọ yaOshin Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1971 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ondo Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1996 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriThe New Patriots, Omo Elemosho Dezie
Ọrụ ama amaOmo Elemosho Dezie
ahọpụtara makaAfrica Movie Academy Awards, City People Entertainment Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484, L305214 Dezie

Abimbola Oshin (amuru 24 Julaị 1971) bu onye omere, odee, onye na-emeputa ihe, na onye omere ahia si Naijiria.

Okwu okwuru[dezie]

  • Ịbụ nwanyị na-alụbeghị di na nne bụ ihe abụọ dị iche iche. Ugbu a enwere m ezinụlọ na ụmụaka na-ele m anya. E nwere ihe ụfọdụ m pụrụ ime mgbe m dị obere bụ́ ndị m na-apụghị ime dị ka nne. A bịa n'ọrụ m, mgbe m na-alụbeghị di, m na-anọkarị na fim ma dị ka nne na nwunye, aghaghị m imezi ya; mara mgbe mụ na ezinụlọ m ga-anọ n'ụlọ na mgbe m ga-anọ n'ebe ọrụ.
  • Ọ na-amasị m iyi jeans, ahụ na-eru m ala na ya mana oge ụfọdụ mgbe m ga-apụ, ahụ na-eru m ala iyi uwe. Ahụrụkwa m nwa afọ n'anya. Enwere m ahụ iru ala na uwe niile mana ọ dị mfe iyiri jeans m wee gaa n'ihu.
  • Ebe m na-ere ahịa bụ ihu m. Enwerem ihu okirikiri nwere dimples, yabụ ana m ewere ihu m dịka ebe ire ere m.

Njiko Mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: