Bilikiss Adebiyi-Abiola

O sị Wikiquote

Bilikiss Adebiyi-AbiolaA mụrụ Adebiyi na Lagos, ebe ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Supreme Education Foundation. Ọ banyere na mahadum Lagos, mana ọ hapụrụ otu afọ ka ọ gụchaa akwụkwọ na America. Ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum Fisk wee gaa na Mahadum Vanderbilt, ebe ọ nwetara nzere masta. Amụrụ: Lagos, Nigeria Amara maka: CEO nke Wecyclers Mmụta: Mahadum Fisk; Mahadum Vanderbilt; MIT.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • "Iji meziwanye ihe ọhụrụ na Africa, anyị kwesịrị itinyekwu ego na agụmakwụkwọ. Ị nweghị ike ịmepụta ihe ọhụrụ mgbe ị na-enweghị ezigbo akwụkwọ."
  • Nrụrụ aka bụ ihe ịrịba ama nke ịda ogbenye nke uche.
  • Akwụkwọ riri anyị ahụ na obodo a.
  • Ka iku ume gị na-eji nwayọ, ka ị na-adị ogologo ndụ.

Okwu mepụta[dezie]

[1]