Beyoncé Knowles
Ọdịdị
Beyoncé Knowles bụ onye mba Amerika na-ede abụ na onye n-eme ihe nkịrị. A muru ya na aafo 1981 na Houston Texas. Ọ rụrụ n'asompị eegwu egwu na egwu dị ịche ịche mgbe o bụ nwata. Ọ lụrụ Jay-Z ma nwekwa umu ato. Ọ rere ịhe ndeko nde otụ narị ịrị na asato n'uwa nịịle.
[dezie]Kwotụ
[dezie]- A ga -enweta nha anya mgbe enyere nwoke na nwanyi nha nha nha na nkwanye ugwu nha anya.