Beverly Naya
Jump to navigation
Jump to search
Beverly Naya[dezie]
Beverly Naya (amuru Beverly Ifunaya Bassey; 17 Eprel 1989) bu onye omere nke Naijiria amuru na Britain. Beverly meriri Talent kachasị mma na 2010 Best of Nollywood Awards. Ọ nwetakwara ihe nrite maka onye na-eme ihe nkiri Fast Rising na 2011 City People Entertainment Awards.
Ihe ndi okwuru[dezie]
- Gbaa mbọ hụ na ị na-ebi ndụ mara mma; ụwa ga-agbanwe.
- Ezughị m oke mana ọchịchọ m ịdị mma mgbe niile na-akpali m na ihe niile m na-eme.