Beth Koigi
Ọdịdị
Beth Koigi bụ onye ọchụnta ego Kenya na-arụ ọrụ iji kwalite ịnweta mmiri maka obodo ndị enweghị mmiri. Koigi bụ onye guzobere ụlọ ọrụ Mmiri Majik , ụlọ ọrụ na-achọ iweta mmiri ọñụñụ n'ikuku iji mee ka obodo dị iche iche n'ụwa niile na-enweghị ike ịnweta mmiri ọñụñụ dị ọcha weta ya.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- N'oge a niile, Amaghị m na e nwere mpaghara na mba ebe a ịnweta mmiri ọṅụṅụ dị ọcha bụ nnukwu ihe ịma aka.
challenge.
- Beth Koigi said (Star, November 7, 2022)
- Enweghị mmiri ọ bụla dị njọ karịa inwe mmiri na-adịghị ọcha, n'ihi ya, amalitere m iche echiche banyere ụzọ m na-agaghị etinye aka maọbụ tụkwasị obi na kansụl,"
- [1]