Bertha Solomon
Ọdịdị
' Bertha Solomon (January 1, 1892 – Nọvemba 22, 1969) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa. Oso na otu n'ime ndị bụ ụzọ na-akwado ikike ụmụ nwanyị.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Anyị ga-akụziri ụmụ nwanyị anyị ka ha ghọta ọnọdụ ha n'ime obodo na ka ha were ọnọdụ kwesịrị ekwesị dịka onye isi kansụl, na nke mba
- Naanị ụzọ isi lụso ajọ mbunobi ọgụ bụ ikpughe ya.'
'*Anyị ga-arụkọ ọrụ ọnụ iji mepụta obodo ọha ziri ezi n maka ọdi mma mmadụ niile.'
- Ụmụ nwanyị bụ ọkpụkpụ azụ nke obodo anyị, a ga-enyerịrị ha ohere itinye onyinye ha n'olu.
- Ọ dịghị ihe dị ka agbụrụ nke Ndị ike, ngwa ngwa anyị wepụrụ echiche a ka mma.'