Benedict Murray-Bruce

O sị Wikiquote

Benedict Murray Bruce


Benedict Murray Bruce Benedict Murray-Bruce, OON (amụrụ 18 Febrụwarị 1956) bụ onye ama ama na ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye guzobere Silverbird Group.[1] Onye otu People's Democratic Party, a họpụtara ya na Senate nke Nigeria na March 2015 ebe ọ nọchitere anya Bayelsa East Senatorial District, na Bayelsa State, Nigeria.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Anyị kwesịrị iche echiche ugboro abụọ tupu anyị asa ákwà linin anyị ruru unyi n'ihu ụwa. Ọ bụghị naanị ibelata ndị mmegide anyị. Ọ na-ebelatakwa anyị n'ụwa.

[1]


Ebenside[dezie]