Barclay Paul

O sị Wikiquote

Barclay Paul

Barclay Paul Barclay Paul bụ onye ọchụnta ego nke sitere na Kenya nke na-ewepụta echiche mgbe niile ma na-eme ha dịka o siri chọọ. N'ịbụ onye sitere n'obodo agha na ime ihe ike ntuli aka tisasịrị, Pọl ahụla ọtụtụ okwu ndị dị mkpa ka e dozie n'obodo ya, ma nke o lekwasịrị anya ugbu a bụ akwa nhicha ọcha maka ụmụ nwanyị.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Ndị ikom kwesịrị ịghọta ihe mere anyị ji eme ihe ndị anyị na-emere nwa agbọghọ ahụ

[1]

Ebenside[dezie]