Barclay Okari

O sị Wikiquote

Barclay Okari

Barclay OkariBarclay Paul bụ onye ọchụnta ego nke sitere na Kenya nke na-echepụta echiche mgbe niile ma na-eme ha dịka ọ masịrị ya. N’ịbụ onye sitere n’obodo agha na ime ihe ike nhoputa ndi ochichi tisasịrị, Pọl ahụla ọtụtụ okwu ndị dị mkpa idozi n’obodo ya, mana nke o lekwasịrị anya ugbu a bụ akwa nhicha ọcha maka ụmụ nwanyị.


Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Ndị nwoke kwesịrị ịghọta ihe mere anyị ji eme ihe anyị na-eme nwa agbọghọ.

[1]


Ebenside[dezie]