Barbra Nyangairi
Ọdịdị
Barbra Nyangairi bụ onye isi nchịkwa nke ndị Deaf Zimbabwe Trust nke na-akwalite ikike na mmasị nke ndị ntị chiri na ndị na-anụ ihe (DHH) na Zimbabwe.
Okwu Ndi Okwuru
[dezie]- Eji m n'aka na e nwere ọtụtụ ụmụ nwanyị na-elekọta ụmụ ndị di ha mụrụ na mbụ nke ọma. Ọ bụghị naanị ndị nne nkuchi na-enwe anyaụfụ, ọ dịkwa mkpa ka ọha mmadụ na-eto ụdị omume ọma a.
- Melisa Chatikobo, (1 Nọvemba 2021). Akwụkwọ na-agbagha echiche 'nne nkuchi obi ọjọọ', Daily News.
- Nwanyị ọ bụla banyere n'alụmdi na nwunye nke abụọ na-enwe nrụgide na mgbagwoju anya ka ọ na-agbalị ime ka ndụ ya kwekọọ n'ezinụlọ dịlarịị. O nweghị oge zuru oke iji mụta ka esi abụ nne ebe ọ bụ na a na-amalite ozugbo na ọrụ ụlọ na usoro ndụ ọ na-amaghị nke ọma.
- Melisa Chatikobo, (1 Nọvemba 2021). Akwụkwọ na-agbagha echiche 'nne nkuchi obi ọjọọ', Daily News.
Okwu banyere ya
[dezie]- O dere akwụkwọ a dịka akụkụ nke mbọ a na-agba iji gbaghaa echiche ọjọọ gbasara "nne nkuchi ọjọọ," bụ nke metọrọ echiche ọha mmadụ ruo ọtụtụ narị afọ.
- Melisa Chatikobo, (1 Nọvemba 2021). Akwụkwọ na-agbaghaa echiche 'nne nkuchi ọjọọ', Daily News.
- Barbra edeela akwụkwọ ma mee nchọpụta gbasara agụmakwụkwọ maka ndị ntị chiri, ohere inweta nlekọta ahụike maka ndị ntị chiri, yana asụsụ aka. Barbra nwere mmasị pụrụ iche n'ịkwalite ikike na ọdịmma nke ndị ntị chiri na ndị nwere nsogbu ịnụ ihe nke ọma. O nwere ahụmahụ n'ihe gbasara ikike mmadụ, ọchịchị onye kwuo uche ya, usoro ọchịchị, ntuli aka, okwu gbasara nwoke na nwanyị, yana agụmakwụkwọ.
Njikọ mpụga
[dezie]- Ederede Barbra Nyangairi na Wikipedia Bekee.
- Ederede Barbra Nyangairi na Wikiquotes.
