Barbara Makhalisa

O sị Wikiquote

Barbara Makhalisa

Barbara Makhalisa (2021)

Dr Barbara Nkala (17 Ọgọst 1949) bụ onye nkuzi, Zimbabwean odee, onye ntụgharị Ndebele, onye na-agụ akụkọ, onye nchịkọta akụkọ na onye mbipụta, otu n'ime ndị edemede nwanyị mbụ e bipụtara na Zimbabwe. Ọ bụ odee akwụkwọ dị iche iche e dere na ndebele, nakwa n'asụsụ Bekee, bụ ndị e ji ụfọdụ n'ime ha dị ka akwụkwọ ọgụgụ ụlọ akwụkwọ.

Ihe ndị Okwuru[dezie]

  • Asụsụ gị bụ isi iyi nke ihe ọmụma gị
    • Weebụsaịtị Barbara. [1]
  • Gụọ! Dee! Onye ndu echi.
    • 08 Mee 2020. [2]


Okwu gbasara mmadụ/ọrụ[dezie]

  • Okenye a hụrụ n’anya nke akwụkwọ
    • The Herald 1 Maachị 2017. [3]

Njikọ Mpuga[dezie]