Ayobola kekere-Ekun
Ọdịdị
- Ayobola Kekere-Ekun (amụrụ 1993) bụ onyeNigeria onye na-ese ihe n'oge a. Kekere-Ekun gụchara akara ugo mmụta na Graphic Design na University of Lagos (UNILAG), Akoka na 2009 ma nwetakwa ya Master's Degree n'otu ngalaba ahụ na 2016. O bu asistant lecturer na Legos University. N'afọ 2022, Kekere-Ekun na-mechara Ph.D., nke malitere na 2018, na Art and Design na University of Johannesburg, South Africa.
okwu ndi O kwuru
[dezie]- Enwere ihe ole na ole na-egbuke egbuke dị ka ọrụ akwụwaghị aka ọtọ. Ọ bụrụ na ị naghị eji echiche gị kpọrọ ihe, ọ dịghị onye ọzọ ga-eme ya. Enwere ihe na-eweda ala ma ọ bụ na-akwụghachi ụgwọ n'ime ndị m na-ahụtụbeghị, na-achọta njikọ na ihe m ga-ekwu.
- [1] Speaking on artists staying true to themselves.
- Ọ na-adị m ka ndị nwoke nwere ohere zuru ezu n’ụwa,”. "Ọ naghị adị m ka ha kwesịrị iwere ohere zuru oke n'isi m.
- [2] Speaking on why women are the main objects of her art
Njiko npuga
[dezie]- Ayobola Kekere-Ekun na wikikwootu melee
- Ayobola Kekere-Ekun na Wikipedia igbo