Ayo Makun

O sị Wikiquote

Ayo Makun[dezie]

Ayodeji Richard Makun, onye amara aha ya bụ A.Y, bụ onye omere na Naijiria, onye na-agụ ọchị, onye na-eme redio na ihe ngosi TV, onye ode akwụkwọ, onye nrụpụta na onye ntụzi ihe nkiri. Amụrụ na 19 August 1971, o si Ifon, Ose local government na Ondo steeti.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Na-ekweta mgbe niile na ị nwere ike ịmepụta ihe maka onwe gị, kwenye na ị nwere ike ime ka ihe mee.
  • Naanị ihe ị ga - eme bụ agụụ ihe ndọpụ uche gị ma nyekwa uche gị.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/a-y-makun/798/