Asa

O sị Wikiquote

Asa

Asa Bukola Elemide, onye amara aha ya dị ka Aṣa, bụ onye Naijiria-French na-agụ egwú, onye na-ede abụ na onye na-edekọ ihe.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • "Amaara m na enweghị m ike ịgbanwe ihe gara aga, mana ka osimiri ahụ na-erute, m ga-aga n'ihu." – Asa kwuru
  • "Mgbe ị na-enweghị ike ịhụ ọdịnihu, mgbe ị na-enweghị ike ịhụ ìhè, ị ga-alụ ọgụ mgbe niile." – Asa

[1]

Ebenside[dezie]