Arnold Wall

O sị Wikiquote

Arnold Wall (15 November 1869 – 29 March 1966) bubu ọka mmụta nke Mahadum, bụrụ ode abụ,onye n'akụ fụlawa,odee , filolojistna onye ome mgbasa ozi redio.


Ihe ndị Okwuru[dezie]

  • ka okwu mmetara olu na asụ wuru wuru,
    ọ nọrọ n'isị ya n'arọ nrọ,
    ruo mgbe okwu ọjọ ekwuru
    metụrụ̀ ya na mmụọ ...
    • Poem: "The Wit" In: A.E. Currie. New Zealand Verse, (1906), p. 198
  • Oge ga-abịa ,oge ga-abia,
    (tụmadi na ụwa agaghị adịkwa ka ọdị),
    mgbe ndị mmadụ ga anọ na anwụ ọkọchị,
    n'ele,n'ele egwuregwu ọma.
    • Abụ: A Time Will Come (1915); akọwapụtara na ibe: John Arlott, ‎Fred Trueman (1971) Arlott and Trueman na kricket . p. 173
    • Ọ na akọwa kricket ,emesia a na eji egwuregwu ọma akọwa egwuregwu bọọlụ.

External links[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Arnold Wall Wikiquote bekee