Annika Sörenstam

O sị Wikiquote
Annika Sörenstam
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSweden Dezie
obodo maka egwuregwuSweden Dezie
Aha enyereAnnika Dezie
aha ezinụlọ yaSörenstam Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Ọktoba 1970 Dezie
Ebe ọmụmụStockholm Dezie
nwanneCharlotta Sörenstam Dezie
Dị/nwunyeMike McGee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụgolfer, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Arizona Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1992 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2008 Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuArizona Wildcats women's golf Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaekweghị na Chineke Dezie
ụdị egwuregwugolf Dezie
Ihe nriteInternational Swede of the Year, World Golf Hall of Fame, Associated Press Athlete of the Year, Associated Press Athlete of the Year, Associated Press Athlete of the Year Dezie
webụsaịtịhttp://www.annikasorenstam.com Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

(amụrụ na Ọktoba 9, 1970) bụ onye gọọlfụ ọkachamara nke ihe ọ rụpụtara mere ka ọ bụrụ otu n'ime ndị gọọlfụ nwanyị kacha eme nke ọma na akụkọ gọọlfụ.

Ihe Ndi Okwuru[dezie]

  • Obi m nọ na-akụ. Adara m ọrịa n'afọ, aka m na-agbakwa ọsọ - ihe niile ị na-eche mgbe ị nọ n'ọnọdụ nrụgide. Ahụ́ erughị m ala na mbụ, ma ọ dịghị ihe dị ka nke a.
    • Okwu banyere nrụgide tee mbụ mgbe agba nke mbụ nke Bank of America Colonial PGA Tournament - Mee 2003 [[1] ]
  • M na-alaghachi na njem m ebe m nọ. Nlebara anya karịrị nke m tụrụ anya ya. Egwuregwu gọlfụ abụghị nsogbu. Ọ bụ naanị ihe ndị gbara ya gburugburu. Nkwadebe niile m mere n'ọnwa gara aga ruru m n'obi.
    • Nkwupụta mgbe ọ kwụsịrị ịkpụ na Bank of America Colonial PGA Tournament - Mee 2003 [[2]]

Njiko Mpuga[dezie]

External links[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: