Annie Idibia

O sị Wikiquote

Annie Macaulay–Idibia'bụ onye Naijiria, na-eme ihe nlere anya, onye ngosi na onye na-eme ihe nkiri. A họpụtara ya na ngalaba "Onye na-akwado ihe nkiri kacha mma" na 2009 Best of Nollywood Awards. Tupu ọ malite ọrụ ime ihe nkiri, ọ gbara asọmpi na "Queen of All Nations Beauty Pageant" ebe o o nwetara onye nsonye onye ma sonyekwa n'ihe nkiri na vidiyo egwu 2face Idibia bụ "African Queen". Ọrụ Nollywood ya bịara pụta ìhè maka ọrụ ya na fim akpọrọ Pleasure and Crime and Blackberry Babes.


Okwu ndi okwuru[dezie]

  • "Izu iri gara aga bụ nke kacha njọ ná ndụ m niile. Ee, ọ kacha njọ kemgbe a mụrụ m. Apụwo m n'iwe iwe ruo n'ịbụ nke obi mgbawa wee laghachi n'iwe. Ma mgbe ahụ, n'ụzọ dị mwute nke ihere na-eme m ikweta igbu onwe. "
    • [1]Annie na-ekwu maka ezinụlọ na mmekọrịta. N'ajụjụ ọnụ.
  • "Dịka onye ọ bụla, okwu nke gị, nhọrọ nke gị dị mkpa ma nwee ike ime mgbanwe."
    • [2] Annie Idibia na-aza ajụjụ n'ajụjụ ọnụ.
  • "Iji hụ onye ị bụ n'anya, ị nweghị ike ịkpọ ahụmahụ nke kpụrụ gị asị."


  • "Ọbụna dị ndudue m ga-agwa m amara. N'oge na-adịghị."
    • [4] na-ekwu maka mmejọ ya.
  • "Ịzụlite naanị nne m metụtara ndụ m n'ezie, atakwara m ahụhụ, ọ dịghịkwa mgbe m chọrọ ka ụmụ m chere ihe mgbu m na-enwe n'ihi enweghị nne na nna n'ihi na ọ na-esiri anyị ike. Ọbụnadị ugbu a, otú ụwa si dị, ụmụaka nwere nghọta karịa ka anyị nwere n'oge anyị, n'ihi ya, nrụgide ahụ ga-esikwu ike na ụmụaka si n'ụlọ ndị gbariri agbari ugbu a. Achọghị m ka ụmụ m nweta ụdị ahụ."
    • [5] Annie na-ekwu maka ọrụ ya na alụmdi na nwunye ya na N'ajụjụ ọnụ.
  • "Achọrọ m ikwere na enweela m ike ịchọpụta ma kewaa akara m dị ka Annie Idibia onye na-eme ihe nkiri / nwanyị ọrụ na Annie Idibia nwunye / nne. Ọ masịrị m ka a kpọọ m dị ka Annie ọ bụghị nwunye Tubaba. Akpọrọ m nke a asị n'ihi na abụ m onye nke m ma rụsie ọrụ ike iji wuo ọrụ na akara m. Ekwesịrị ka amata m ma kwanyere m ùgwù na ndabere ahụ."
    • [6] Annie Idibia na-ekwu maka ịkpọ ya nwunye Tubaba.


Njikọ mpụga[dezie]

Ederede [[wikiquote:|Annie Idibia]] na Wikiquote