Anna Bartlett Warner

O sị Wikiquote

Anna Bartlett Warner Anna Bartlett Warner' (August 31, 1827 - Jenụarị 22, 1915) bụ onye odee America, onye dere ọtụtụ akwụkwọ, na uri ndị edobere n'egwu dịka abụ, abụ okpukpe maka ụmụaka . Amụrụ ya na Long Island. Ọ nwụrụ na Highland Falls, New York.

Okwu ndị Okwuru[dezie]

  • Mgbe ahụ, Jizọs kwuru, sị: "Weta ibu gị n'ebe a,
    Wetakwa ntọhapụ zuru ezu n'ime m;
    Weta ihe mwute gị niile na agụụ gị niile,
    Narakwa udo m zuru okè.
    I jisie ike ịbụ one a naanị gi! —
    Nwa, mmejọ bụ nke gị.
    • A kọrọ na Josiah Hotchkiss Gilbert, Dictionary of Burning Words of Brilliant Writers (1895), p. 99.
  • Ma ugbua akwadoro obe m nile, —
    Ụfọdụ na-ebe Onye-nwem nọ, ụfọdụ na-ebe m nọ;
    Ma dika O siri sie ike,
    O di ka o nēbu ya - m wee lafere.
    • A kọrọ na Josiah Hotchkiss Gilbert, Dictionary of Burning Words of Brilliant Writers (1895), p. 169.

Njikọ Mpuga[dezie]

Edemede Anna Bartlett Warner na Wikipedia bekee