Ann Chiang

O sị Wikiquote

Ann Chiang

Ann Chiang Lai-wan, JP, (蔣麗芸, born 16 May 1955) bụ onye isi oche nke C&L Holdings na onye otu Kansụl omebe iwu Hong Kong. Ọ bụ ada nke abụọ nke Chiang Chen, onye ọchụnta ego Hong Kong.

Okwu o kwụrụ[dezie]

  • Oge ntuli aka nke na-amalite site na 7:30 nke ụtụtụ ruo elekere 10:30 nke abalị bụ n'ezie ụdị mmekpa ahụ. Ma maka ụmụ amaala, ndị na-eme ntuli aka, ndị ọrụ mgbasa ozi, ndị ọrụ gọọmentị, ma ọ bụ ndị na-ekwu okwu, ọ bụ mmekpa ahụ. [1]

Njikọ Mpuga[dezie]

Ann Chiang Lai-wan na Wikipedia bekee