Angélique Namaika
Ọdịdị
Angélique Namaika
Angélique Namaika (11 Septemba 1967) bụ onye nọn Congo.
Okwu o kwuru
[dezie]- “Onyenwe anyị mee ihe ị chọrọ n’aka m,” nke a bụ abụ ahụ mere ka m nwee obi ike isi n’ime ọhịa pụọ na ịlaghachi n’obodo iji mata ndị inyom a chụpụrụ n’ebe obibi ha, ndị inyom ahụ e merụrụ ahụ́.
